WOMEN CAN BE PRIESTS
header

Responsive image
HOME REASONS DEFY THE POPE?! DEBATE MENU
Nederlands/Vlaams Deutsch Francais English language Spanish language Portuguese language Catalan Chinese Czech Malayalam Finnish Igbo
Japanese Korean Romanian Malay language Norwegian Swedish Polish Swahili Chichewa Tagalog Urdu
------------------------------------------------------------------------------------
Seven Reasons why

Ha di ihe dịka uzọ ihe Asaa kpatara aga-eji were nabata Ụmụ-Nwanyi n’echichi di Asọ!

OTU:  Ị bu otu n’Ụkọ-Chukwu nke Krịsti
Sitena mmiri Chukwu, ụmụ-nwanyi na ụmu-nwoke ketara oke na Ụkọ-Chukwu ọhụrụ nke Krịsti.Nkea metụkwara ịnwe ezi mmeghepu n’Ọkwa di Asọ. meghee!

Ị nwe ịkike Ị bu onye ndu
Na Oriri-Ịkpe-Azụ Jesu nyere ma nwanyi ma nwoke ikike. Onye ọbụna n’ime ha nwetara echichi dịka onye ndu n’emume nke Aja Missa. meghee!

ATỌ: Ịkpa Oke sitere na Omenala
Ihe kpatara Ụka Katọlik jiri were jụ ichi ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu gbadolu-ụkwụ na ụzọ ihe atọ akwụghi ọtọ, nke metụtara nke ụkwụụ ụdị mkpebi nke ndi Ndu Ụka mere. meghee!

ANỌ: Echibugo Ụmụ-Nwanyi Deacon (Nsote Ụko-Chukwu)
Were lutezia na-centuri-nke-Itenani, Ụka nyere ụmụ-nwanyi ọnọdu n’uju na Sacramenti nke Diakonati (Nsote Ụkọ-Chukwu). Nkea  gosịrị na-enwekwuru ike chie ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu. meghee!

ISE: Ike ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu di n’usoro Omenala Ụka bụ ‘Latent Tradition’
Otu ihe iji maa atụ bụ Nsọpụrụ a na-enye Maria eri ogonogo-oge dịka Ụkọ-Chukwu. Nkea gosịrị na dịka n’anya nke Okwukwe’ ndi Ụka niile nwere sịrị dị, site n’aka Maria nmachibido, a machibidoro ụmụ-nwanyi emebigo. meghee!

ISII: Na Uwa niile, ndi Ụka nabatara ichi Ụmụ-Nwanyi Ụkọ-Chukwu
Site n’oke-nyocha e mere na site n’Ekpere, ndi Ụka ndi Otu Krịsti ndi ọzọga echibego ụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu ugbua. Na-agbanyeghi na ọbughi ihe niile ndi Ụka ndi ọzọ megara ka Ụka Katọlik ga-emekwu, njikọ-ọnụ di na mkwenye ndi otu Krịsti ndi ọzọ kwenyere banyere ịchiụmụ-nwanyi Ụkọ-Chukwu na-egosi na ọga-abụebum-n’obi Krịsti. meghee!

ASAA: Na Ezie Ụmụ-Nwanyi Sokwa na ndi a kpọrụ na echichi Ụkọ-Chukwu
Odoro anya na ufọdu ụmụ-nwanyi Katọlik nwere ugwu kwenyere na ha nwere ọkpukpọ ịbu Ụkọ-Chukwu. Nke gosiputara akara nke Muọ-Nsọ, Ụka enweghi ike ịneghara anya. meghee!

Mmechi: Enweghị ezi ịhe mgbakwasị ụkwụ a ga eji mmachie ụmụ-nwanyi ịchi Ụkọ-Chukwu, makana ọtụtụ ezigbo nkuzi Nzukọ Katọlik amabidoghị ya!

Join us  .  .  .  !

Then what about papal teaching
banning women priests?

Read our frequently asked questions!




Kateusz, Mary and Early Christian Women

JOIN AS A MEMBER by donating monthly, and as a Thank You we will send you a free copy of Dr Ally Kateusz, Mary and Early Christian Women: Hidden Leadership (Palgrave MacMillan, 2019).

ABOUT US

We are a network of scholars and volunteers who fight for gender equality in the Christian Churches and other religions.

Donations from taxpayers in the USA, UK, Netherlands, are tax deductible:

UK: Registered Charity Number 1053251;

Netherlands: KvK no. 41056067;

USA: Registered 501(c)3 non-profit, EIN: 26-3430065.

SIGN UP FOR NEWSLETTER
CONTACT US - VOLUNTEER
DONATE - JOIN AS A MEMBER